Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 45:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “Laghachikwurunụ nna m ọsọ ọsọ. Unu ga-asị ya, ‘Nwa gị Josef kwuru, sị: “Chineke emeela ka m bụrụ onyeisi n’Ijipt niile.+ Bịakwute m. Egbula oge.+

  • Jenesis 45:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 M ga na-enye gị ihe oriri n’ebe ahụ, n’ihi na a ka nwere afọ ise ụnwụ ga-adị,+ ka gị na ezinụlọ gị wee ghara ịda ogbenye, ihe niile i nwere alaakwa n’iyi.”’

  • Jenesis 47:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ihe oriri* mechara gwụ n’Ijipt nakwa na Kenan maka na ụnwụ ahụ kpụ ọkụ n’ọnụ. Ike wee gwụ ndị bi n’ala ndị a n’ihi ụnwụ ahụ.+

  • Jenesis 47:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ị̀ ga-anọ na-ele anyị n’anya n’anya anyị anwụọ, ala anyị alaakwa n’iyi? Zụrụ anyị, zụrụkwa ala anyị ka i wee na-enye anyị ihe oriri. Anyị ga-abụzi ndị ohu Fero, ala anyị abụrụkwa nke ya. Nye anyị mkpụrụ ka anyị kụọ, ka anyị wee dị ndụ ma ghara ịnwụ, ka ala anyị gharakwa ịtọgbọ nkịtị.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya