Jenesis 42:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Mgbe Jekọb nụrụ na ọka* dị n’Ijipt,+ ọ gwara ụmụ ya ndị nwoke, sị: “Gịnị mere unu ji nọrọ na-ele ibe unu n’anya?” 2 Ọ sịkwara ha: “Anụrụ m na ọka dị n’Ijipt. Gaanụ ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ma ghara ịnwụ.”+
42 Mgbe Jekọb nụrụ na ọka* dị n’Ijipt,+ ọ gwara ụmụ ya ndị nwoke, sị: “Gịnị mere unu ji nọrọ na-ele ibe unu n’anya?” 2 Ọ sịkwara ha: “Anụrụ m na ọka dị n’Ijipt. Gaanụ ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ma ghara ịnwụ.”+