Jeremaya 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ̀ bụ na mmanụ balsam* adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ndị m agbakebeghị?+ Ezikiel 27:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘“Ndị Juda na ndị Izrel bụkwa ndị ahịa gị. Ha na-eji ọka wit si Minit,+ nri pụrụ iche, mmanụ aṅụ,+ mmanụ, na balsam+ agbanweta ngwá ahịa gị.+
22 Ọ̀ bụ na mmanụ balsam* adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ndị m agbakebeghị?+
17 “‘“Ndị Juda na ndị Izrel bụkwa ndị ahịa gị. Ha na-eji ọka wit si Minit,+ nri pụrụ iche, mmanụ aṅụ,+ mmanụ, na balsam+ agbanweta ngwá ahịa gị.+