Jenesis 37:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ndị Ishmel, ya bụ, ndị Midian+ ndị na-azụ ahịa, na-agafe, ha dọpụtara Josef n’olulu ahụ ma resị ya ndị Ishmel. Ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ Ndị ahụ kpọọrọ Josef banye n’Ijipt. Ọrụ Ndịozi 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nna nna anyị a nweere Josef nwanne ha anyaụfụ+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+
28 Mgbe ndị Ishmel, ya bụ, ndị Midian+ ndị na-azụ ahịa, na-agafe, ha dọpụtara Josef n’olulu ahụ ma resị ya ndị Ishmel. Ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ Ndị ahụ kpọọrọ Josef banye n’Ijipt.