-
Jenesis 47:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Mgbe afọ ahụ gwụrụ, ha malitere ịbịakwute ya n’afọ na-eso ya, na-asị ya: “Anyị agaghị ezoro onyenwe anyị ọnụ. Anyị enyechaala onyenwe anyị ego niile anyị nwere, kpụnyekwa ya anụmanụ niile anyị nwere. E nweghịzi ihe anyị nwere anyị ga-enye onyenwe anyị ma e wepụ onwe anyị na ala anyị.
-