-
Jenesis 38:2-5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Juda hụrụ nwa nwaanyị otu nwoke Kenan+ n’ebe ahụ. Aha nwoke ahụ bụ Shua. Juda wee lụọ nwa ya nwaanyị ahụ, ya na ya enwee mmekọahụ. 3 Nwaanyị ahụ wee dị ime, mechaa mụọ nwa nwoke. Juda wee gụọ ya Ea.+ 4 Ọ dịkwara ime ọzọ ma mụọ nwa nwoke wee gụọ ya Onan. 5 Ọ mụkwara nwa nwoke ọzọ ma gụọ ya Shila. Ha* nọ n’Akzib+ mgbe ọ mụrụ nwa ahụ.
-