Jenesis 41:39, 40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Fero gwaziri Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emeela ka ị mara ihe a niile, e nweghị onye nwere uche ma mara ihe ka gị. 40 Ọ bụ gị ga na-elekọta ụlọ m, ndị obodo m niile ga na-erubekwara gị isi.+ Ọ bụ naanị mụnwa bụ́ eze ga-aka gị ukwuu.”
39 Fero gwaziri Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emeela ka ị mara ihe a niile, e nweghị onye nwere uche ma mara ihe ka gị. 40 Ọ bụ gị ga na-elekọta ụlọ m, ndị obodo m niile ga na-erubekwara gị isi.+ Ọ bụ naanị mụnwa bụ́ eze ga-aka gị ukwuu.”