Jenesis 31:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jekọb wee bilie kugoro ụmụ ya na ndị nwunye ya n’elu kamel.+ 18 Ọ chịịrị ìgwè anụ ya niile, burukwa akụnụba niile ọ kpatara,+ ya bụ, anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka ọ lakwuru Aịzik nna ya n’obodo Kenan.+ Jenesis 47:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Fero jụrụ ụmụnne ya, sị: “Gịnị ka unu na-arụ?” Ha zara Fero, sị: “Ndị ohu gị bụ ndị na-azụ atụrụ, ma anyịnwa ma nna nna anyị hà.”+
17 Jekọb wee bilie kugoro ụmụ ya na ndị nwunye ya n’elu kamel.+ 18 Ọ chịịrị ìgwè anụ ya niile, burukwa akụnụba niile ọ kpatara,+ ya bụ, anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka ọ lakwuru Aịzik nna ya n’obodo Kenan.+
3 Fero jụrụ ụmụnne ya, sị: “Gịnị ka unu na-arụ?” Ha zara Fero, sị: “Ndị ohu gị bụ ndị na-azụ atụrụ, ma anyịnwa ma nna nna anyị hà.”+