Jenesis 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ọ fọrọ naanị ụbọchị asaa ka m mee ka mmiri zoo+ n’ụwa ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ M ga-ekpochapụkwa ihe ọ bụla dị ndụ m kere eke n’ụwa.”+
4 N’ihi na ọ fọrọ naanị ụbọchị asaa ka m mee ka mmiri zoo+ n’ụwa ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ M ga-ekpochapụkwa ihe ọ bụla dị ndụ m kere eke n’ụwa.”+