Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 1:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Chineke wee mee ka e nwee mbara ma kewaa mmiri ahụ. O mere ka e nwee mmiri nke ga-adị n’okpuru mbara ahụ na mmiri nke ga-adị n’elu mbara ahụ.+ O wee dị otú ahụ.

  • Jenesis 7:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Noa dị narị afọ isii (600) mgbe mmiri ahụ zoro tojuo ụwa.+

  • Jenesis 7:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’abalị iri na asaa n’ọnwa nke abụọ n’afọ Noa gbara narị afọ isii (600), n’ụbọchị ahụ, a gbaghere nnukwu mmiri niile dị na mbara igwe, megheekwa ọnụ ụzọ mmiri niile dị n’eluigwe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya