-
Diuterọnọmi 27:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Unu ga-eji nkume ndị a na-awaghị awa rụọ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke unu, chụọkwara Jehova bụ́ Chineke unu àjà a na-esu ọkụ na ya.
-