1 Timoti 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị a ga-agwa ndị mmadụ ka ha ghara ịlụ di ma ọ bụ ịlụ nwaanyị,+ gwakwa ha ka ha ghara iri nri ụfọdụ.+ Ma, Chineke kere nri ndị a ka ndị nwere okwukwe,+ marakwa eziokwu nke ọma, na-eri ha+ ma na-ekele ya.
3 Ndị a ga-agwa ndị mmadụ ka ha ghara ịlụ di ma ọ bụ ịlụ nwaanyị,+ gwakwa ha ka ha ghara iri nri ụfọdụ.+ Ma, Chineke kere nri ndị a ka ndị nwere okwukwe,+ marakwa eziokwu nke ọma, na-eri ha+ ma na-ekele ya.