Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 10:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ọ bụ dinta* dị ike nke na-ama Jehova aka. Ọ bụ ya mere e ji asị mmadụ: “Ị dị ka Nimrọd bụ́ dinta* dị ike nke na-ama Jehova aka.” 10 Obodo ndị mbụ ọ chịrị bụ Babel,+ Irek,+ Akad, na Kalne. Ha dị n’ala Shaịna.+

  • Daniel 1:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ka oge na-aga, Jehova nyefere Jehoyakim Eze Juda n’aka Nebukadneza.+ Nebukadneza bukwaara ụfọdụ n’ime arịa ndị dị n’ụlọ* ezi Chineke ma buga ha na Shaịna,*+ n’ụlọ chi ya. O busara arịa ndị ahụ n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ chi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya