Jenesis 22:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe ihe ndị a mechara, e ziri Ebreham ozi, sị: “Milka amụọkwarala Nehọ nwanne gị nwoke ụmụ ndị nwoke:+ Jenesis 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Tupu ya ekwuchaadị ihe ọ na-ekwu, Ribeka nwa Betuel+ bu ite mmiri ya n’ubu pụta. (Betuel bụ nwa Milka.+ Milka bụ nwunye Nehọ.+ Nehọ bụ nwanne Ebreham.)
20 Mgbe ihe ndị a mechara, e ziri Ebreham ozi, sị: “Milka amụọkwarala Nehọ nwanne gị nwoke ụmụ ndị nwoke:+
15 Tupu ya ekwuchaadị ihe ọ na-ekwu, Ribeka nwa Betuel+ bu ite mmiri ya n’ubu pụta. (Betuel bụ nwa Milka.+ Milka bụ nwunye Nehọ.+ Nehọ bụ nwanne Ebreham.)