Jenesis 26:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ụnwụ dara n’ala ahụ. Ụnwụ a abụghị nke mbụ ahụ dara n’oge Ebreham nọ ndụ.+ N’ihi ya, Aịzik gakwuuru Abimelek n’obodo Gira. Abimelek bụ eze ndị Filistia. 2 Jehova wee pụta n’ihu Aịzik, sị ya: “Agala Ijipt. Biri n’ala m ga-egosi gị.
26 Ụnwụ dara n’ala ahụ. Ụnwụ a abụghị nke mbụ ahụ dara n’oge Ebreham nọ ndụ.+ N’ihi ya, Aịzik gakwuuru Abimelek n’obodo Gira. Abimelek bụ eze ndị Filistia. 2 Jehova wee pụta n’ihu Aịzik, sị ya: “Agala Ijipt. Biri n’ala m ga-egosi gị.