Abụ Ọma 104:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ tọsiri ntọala ụwa ike.+ A gaghị ebupụli ya ebupụ* ruo mgbe niile ebighị ebi.+ 6 I ji oké osimiri kpuchie ya ka ákwà.+ Mmiri tochiri ugwu dị iche iche.
5 Ọ tọsiri ntọala ụwa ike.+ A gaghị ebupụli ya ebupụ* ruo mgbe niile ebighị ebi.+ 6 I ji oké osimiri kpuchie ya ka ákwà.+ Mmiri tochiri ugwu dị iche iche.