Jenesis 20:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ebreham sịrị: “Ọ bụ maka na m sịrị n’obi m, ‘N’eziokwu, ndị obodo a anaghị atụ egwu Chineke. Ha ga-egbu m ka ha kpọrọ nwunye m.’+ 12 Ma n’eziokwu, ọ bụ nwanne m nwaanyị. Ọ bụ otu nna ji anyị, ma ọ bụghị otu nne mụrụ anyị, m wee lụọ ya.+
11 Ebreham sịrị: “Ọ bụ maka na m sịrị n’obi m, ‘N’eziokwu, ndị obodo a anaghị atụ egwu Chineke. Ha ga-egbu m ka ha kpọrọ nwunye m.’+ 12 Ma n’eziokwu, ọ bụ nwanne m nwaanyị. Ọ bụ otu nna ji anyị, ma ọ bụghị otu nne mụrụ anyị, m wee lụọ ya.+