Jenesis 24:34, 35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 O wee sị: “Abụ m onye na-ejere Ebreham ozi.+ 35 Jehova agọziela nnọọ nna m ukwu, o meekwala ka ọ baa ezigbo ọgaranya ma nye ya atụrụ na ehi, ọlaọcha na ọlaedo, ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi, nakwa kamel na jakị.+
34 O wee sị: “Abụ m onye na-ejere Ebreham ozi.+ 35 Jehova agọziela nnọọ nna m ukwu, o meekwala ka ọ baa ezigbo ọgaranya ma nye ya atụrụ na ehi, ọlaọcha na ọlaedo, ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eje ozi, nakwa kamel na jakị.+