Jenesis 19:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe o ledara anya lee Sọdọm na Gọmọra na ala niile dị n’ógbè ahụ, ihe ọ hụrụ tụrụ ya egwu. Nnukwu anwụrụ ọkụ si n’obodo ahụ na-akwụgo elu. Ọ dị ka nnukwu anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú.+
28 Mgbe o ledara anya lee Sọdọm na Gọmọra na ala niile dị n’ógbè ahụ, ihe ọ hụrụ tụrụ ya egwu. Nnukwu anwụrụ ọkụ si n’obodo ahụ na-akwụgo elu. Ọ dị ka nnukwu anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú.+