-
Jenesis 19:20-22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Obodo a dị nso. Biko, ka m gbaga na ya. Ọ bụghị nnukwu obodo. Biko, ka m gbaga na ya. Ọ bụghị nnukwu obodo. M gbaga na ya, e nweghị ihe ga-eme m.” 21 Chineke* wee sị ya: “Ọ dị mma, m ga-emekwara gị ihe a ị rịọrọ.+ Agaghị m ebibi obodo a i kwuru okwu ya.+ 22 Mee ọsọ ọsọ! Gbaga n’ebe ahụ, n’ihi na agaghị m eme ihe ọ bụla ruo mgbe i ruru n’ebe ahụ!”+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ obodo ahụ Zoa.*+
-