Ndị Hibru 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nwoke a, onye Ebreham onyeisi ezinụlọ anyị* nyere otu ụzọ n’ụzọ iri n’ihe ndị kacha mma ọ kwatara n’agha, bụ nnukwu mmadụ.+
4 Nwoke a, onye Ebreham onyeisi ezinụlọ anyị* nyere otu ụzọ n’ụzọ iri n’ihe ndị kacha mma ọ kwatara n’agha, bụ nnukwu mmadụ.+