Jenesis 17:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Aha gị agaghịzi abụ Ebram.* Aha gị ga-abụzi Ebreham,* n’ihi na m ga-eme ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba. 6 M ga-eme ka ị mụọ nnọọ ọtụtụ ụmụ, meekwa ka ị bụrụ mba dị iche iche, ndị eze ga-esikwa n’agbụrụ gị.+
5 Aha gị agaghịzi abụ Ebram.* Aha gị ga-abụzi Ebreham,* n’ihi na m ga-eme ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba. 6 M ga-eme ka ị mụọ nnọọ ọtụtụ ụmụ, meekwa ka ị bụrụ mba dị iche iche, ndị eze ga-esikwa n’agbụrụ gị.+