Ọpụpụ 31:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ ihe àmà ga-adịgide adịgide nke na-egosi na mụ na ndị Izrel agbaala ndụ,+ n’ihi na Jehova ji ụbọchị isii kee eluigwe na ụwa, ma ọ rụghị ọrụ n’ụbọchị nke asaa, kama o zuru ike.’”+ Ndị Hibru 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na e kwuru n’otu ebe n’Akwụkwọ Nsọ banyere ụbọchị nke asaa, sị: “Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa mgbe ọ rụchara ọrụ ya niile.”+
17 Ọ bụ ihe àmà ga-adịgide adịgide nke na-egosi na mụ na ndị Izrel agbaala ndụ,+ n’ihi na Jehova ji ụbọchị isii kee eluigwe na ụwa, ma ọ rụghị ọrụ n’ụbọchị nke asaa, kama o zuru ike.’”+
4 N’ihi na e kwuru n’otu ebe n’Akwụkwọ Nsọ banyere ụbọchị nke asaa, sị: “Chineke zuru ike n’ụbọchị nke asaa mgbe ọ rụchara ọrụ ya niile.”+