1 Ndị Kọrịnt 15:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E dere, sị: “Nwoke mbụ bụ́ Adam ghọrọ onye* dị ndụ.”+ Adam ikpeazụ ghọrọ mmụọ na-enye ndụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Nwoke mbụ si n’ụwa, e jikwa ájá kpụọ ya.+ Nwoke nke abụọ si n’eluigwe.+