-
Jenesis 25:13-16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ihe a bụ aha ụmụ Ishmel n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ọkpara Ishmel bụ Nebeyọt.+ Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Kida,+ Adbiel, Mibsam,+ 14 Mishma, Duma, Masa, 15 Hedad, Tima, Jitọ, Nefish, na Kedema. 16 Ọ bụ ha bụ ụmụ Ishmel, ọ bụkwa ihe a bụ aha ha n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa n’ebe ha mara ụlọikwuu ha. Ha dị ndị isi iri na abụọ. Onye nke ọ bụla nwere ọnụmara nke ya.+
-