Jenesis 17:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-ebi nwoke ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa nwoke ọ bụla e ji ego gị zụta úgwù.+ Ihe àmà a nke dị unu n’ahụ́ ga-egosi na mụ na unu agbaala ndụ ga-adịte aka.
13 A ga-ebi nwoke ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa nwoke ọ bụla e ji ego gị zụta úgwù.+ Ihe àmà a nke dị unu n’ahụ́ ga-egosi na mụ na unu agbaala ndụ ga-adịte aka.