-
Jenesis 12:1-3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Jehova wee sị Ebram: “Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị na ezinụlọ nna gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.+ 2 M ga-eme ka ị bụrụ nnukwu mba. M ga-agọzi gị. M ga-eme ka aha gị na-ede ude, a ga-esikwa n’aka gị gọzie ndị mmadụ.+ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị. M ga-abụ onye na-akpọ gị iyi ọnụ,+ a ga-esikwa n’aka gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.”+
-