Abụ Ọma 37:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Obi ga-adịkwa ha ezigbo ụtọ maka na ha ga-anọ nnọọ n’udo.+ Ilu 29:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe ndị ajọ omume dị ọtụtụ, mmehie na-adị ọtụtụ,Ma ndị ezi omume ga-ahụ ka ndị ajọ omume na-ada.+ Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’onye na-ejere Chineke ozi na onye na-anaghị ejere ya ozi.” Matiu 13:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ oge a.* Ndị mmụọ ozi ga-aga si n’ebe ndị ezi omume nọ kpọpụta ndị ajọ omume,
10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Obi ga-adịkwa ha ezigbo ụtọ maka na ha ga-anọ nnọọ n’udo.+
16 Mgbe ndị ajọ omume dị ọtụtụ, mmehie na-adị ọtụtụ,Ma ndị ezi omume ga-ahụ ka ndị ajọ omume na-ada.+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’onye na-ejere Chineke ozi na onye na-anaghị ejere ya ozi.”
49 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ọgwụgwụ oge a.* Ndị mmụọ ozi ga-aga si n’ebe ndị ezi omume nọ kpọpụta ndị ajọ omume,