Abụ Ọma 143:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, dowe m ndụ n’ihi aha gị. Napụta m* n’ahụhụ m na-ata n’ihi na ị bụ onye ezi omume.+