Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, ókè ala ndị Kenan malitere na Saịdọn ruo Gira,+ n’ebe dị nso na Gaza,+ ruokwa Sọdọm, Gọmọra,+ Adma, na Zeboyim.+ Obodo ndị a dị nso na Lesha. Jenesis 26:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Aịzik wee biri na Gira.+
19 N’ihi ya, ókè ala ndị Kenan malitere na Saịdọn ruo Gira,+ n’ebe dị nso na Gaza,+ ruokwa Sọdọm, Gọmọra,+ Adma, na Zeboyim.+ Obodo ndị a dị nso na Lesha.