Jenesis 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 o kwuru ọzọ na Sera nwunye ya bụ nwanne ya nwaanyị.+ Abimelek eze Gira wee zie ozi, a kpọtara ya Sera.+ Jenesis 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma n’eziokwu, ọ bụ nwanne m nwaanyị. Ọ bụ otu nna ji anyị, ma ọ bụghị otu nne mụrụ anyị, m wee lụọ ya.+
2 o kwuru ọzọ na Sera nwunye ya bụ nwanne ya nwaanyị.+ Abimelek eze Gira wee zie ozi, a kpọtara ya Sera.+
12 Ma n’eziokwu, ọ bụ nwanne m nwaanyị. Ọ bụ otu nna ji anyị, ma ọ bụghị otu nne mụrụ anyị, m wee lụọ ya.+