Jenesis 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mmụọ ozi Jehova kwukwara, sị: “Lee, ị dị ime. Ị ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel,* n’ihi na Jehova anụla na ị na-ata ahụhụ.
11 Mmụọ ozi Jehova kwukwara, sị: “Lee, ị dị ime. Ị ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel,* n’ihi na Jehova anụla na ị na-ata ahụhụ.