Jenesis 26:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, ndị Filistia kpooro ájá kpochie olulu mmiri niile ndị na-ejere Ebreham nna ya ozi gwuru n’oge Ebreham nọ ndụ.+ Jenesis 26:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị na-azụ atụrụ na Gira sesawara ndị na-azụrụ Aịzik atụrụ okwu. Ha sịrị: “Ọ bụ anyị nwe mmiri a!” N’ihi ya, Aịzik kpọrọ olulu mmiri ahụ Isek,* maka na ha sesara ya okwu.
15 N’ihi ya, ndị Filistia kpooro ájá kpochie olulu mmiri niile ndị na-ejere Ebreham nna ya ozi gwuru n’oge Ebreham nọ ndụ.+
20 Ndị na-azụ atụrụ na Gira sesawara ndị na-azụrụ Aịzik atụrụ okwu. Ha sịrị: “Ọ bụ anyị nwe mmiri a!” N’ihi ya, Aịzik kpọrọ olulu mmiri ahụ Isek,* maka na ha sesara ya okwu.