Jenesis 26:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ụbọchị ahụ, ndị na-ejere Aịzik ozi bịara kọọrọ ya banyere olulu mmiri ha gwuru.+ Ha sịrị ya: “Anyị egwutela mmiri!” 33 N’ihi ya, ọ kpọrọ ya Shaịba. Ọ bụ ya mere aha obodo ahụ ji bụrụ Bia-shiba+ ruo taa.
32 N’ụbọchị ahụ, ndị na-ejere Aịzik ozi bịara kọọrọ ya banyere olulu mmiri ha gwuru.+ Ha sịrị ya: “Anyị egwutela mmiri!” 33 N’ihi ya, ọ kpọrọ ya Shaịba. Ọ bụ ya mere aha obodo ahụ ji bụrụ Bia-shiba+ ruo taa.