Jenesis 26:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe e mechara, Abimelek si na Gira bịakwute ya, ya na Ahọzat onye ndụmọdụ ya nakwa Faịkọl onyeisi ndị agha ya.+ Jenesis 26:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ha wee sị ya: “O doola anyị anya na Jehova nọnyeere gị.+ Ọ bụ ya mere anyị ji kpebie na anyị ga-agwa gị, sị, ‘Biko, ka anyị na gị ṅụọ iyi, ka anyị na gị gbaakwa ndụ+
26 Mgbe e mechara, Abimelek si na Gira bịakwute ya, ya na Ahọzat onye ndụmọdụ ya nakwa Faịkọl onyeisi ndị agha ya.+
28 Ha wee sị ya: “O doola anyị anya na Jehova nọnyeere gị.+ Ọ bụ ya mere anyị ji kpebie na anyị ga-agwa gị, sị, ‘Biko, ka anyị na gị ṅụọ iyi, ka anyị na gị gbaakwa ndụ+