Jenesis 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebreham wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, malite ịchị ọchị ma sị n’obi ya:+ “Nwoke gbara otu narị (100) afọ ọ̀ ka ga-amụ nwa? Sera, nwaanyị gbara afọ iri itoolu, ọ̀ ka ga-amụ nwa?”+
17 Ebreham wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, malite ịchị ọchị ma sị n’obi ya:+ “Nwoke gbara otu narị (100) afọ ọ̀ ka ga-amụ nwa? Sera, nwaanyị gbara afọ iri itoolu, ọ̀ ka ga-amụ nwa?”+