Jenesis 11:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ihe a bụ akụkọ ndụ Tira. Tira mụrụ Ebram, Nehọ, na Heran, Heran wee mụọ Lọt.+ 28 Mgbe Tira nna Heran ka nọ ndụ, Heran nwụrụ n’obodo ebe a mụrụ ya, ya bụ, n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia.+ Jenesis 15:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O kwukwara, sị: “Abụ m Jehova, onye kpọpụtara gị n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia ka m wee nye gị ala a ka ọ bụrụ nke gị.”+
27 Ihe a bụ akụkọ ndụ Tira. Tira mụrụ Ebram, Nehọ, na Heran, Heran wee mụọ Lọt.+ 28 Mgbe Tira nna Heran ka nọ ndụ, Heran nwụrụ n’obodo ebe a mụrụ ya, ya bụ, n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia.+
7 O kwukwara, sị: “Abụ m Jehova, onye kpọpụtara gị n’obodo Ọọ nke ndị Kaldia ka m wee nye gị ala a ka ọ bụrụ nke gị.”+