-
Jenesis 22:20-23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe ihe ndị a mechara, e ziri Ebreham ozi, sị: “Milka amụọkwarala Nehọ nwanne gị nwoke ụmụ ndị nwoke:+ 21 Nwa nke mbụ bụ Ọz. Nke na-eso ya bụ Bọz, ndị nke ọzọ abụrụ Kemuel (nna Eram), 22 Kised, Hezọ, Pildash, Jidlaf, na Betuel.”+ 23 Betuel bụ nna Ribeka.+ Ọ bụ mmadụ asatọ ahụ ka Milka mụụrụ Nehọ nwanne Ebreham.
-