1 Ihe E Mere 1:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ketura,+ bụ́ iko Ebreham, mụrụ Zimran, Jọkshan, Midan, Midian,+ Ishbak, na Shua.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+ 33 Ụmụ Midian bụ Ifa,+ Ife, Henọk, Abaịda, na Eldea. Ha niile bụ ụmụ Ketura.
32 Ketura,+ bụ́ iko Ebreham, mụrụ Zimran, Jọkshan, Midan, Midian,+ Ishbak, na Shua.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+ 33 Ụmụ Midian bụ Ifa,+ Ife, Henọk, Abaịda, na Eldea. Ha niile bụ ụmụ Ketura.