Jenesis 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega. Ọ tụkwasịrị ihe ndị a n’ubu Hega ma chụpụ ya na nwata nwoke ahụ.+ Hega wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+
14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega. Ọ tụkwasịrị ihe ndị a n’ubu Hega ma chụpụ ya na nwata nwoke ahụ.+ Hega wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+