10 Mmụọ ozi Jehova sịkwara ya: “M ga-eme ka ụmụ gị mụbaa nke ukwuu nke na a gaghị agụta ha ọnụ n’ihi otú ha ga-esi dị ọtụtụ.”+ 11 Mmụọ ozi Jehova kwukwara, sị: “Lee, ị dị ime. Ị ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel, n’ihi na Jehova anụla na ị na-ata ahụhụ.