Jenesis 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke wee sị ya: “Biko, kpọrọ Aịzik+ nwa gị nwoke, otu mkpụrụ nwa ị mụrụ, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ gaa n’ala Moraya.+ Jiri ya chụọ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ahụ, n’otu n’ime ugwu m ga-egosi gị.” Matiu 1:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Akwụkwọ kọrọ akụkọ* banyere Jizọs Kraịst,* nwa Devid,+ nwa Ebreham:+ 2 Ebreham mụrụ Aịzik,+Aịzik amụọ Jekọb,+Jekọb amụọ Juda+ na ụmụnne ya ndị nwoke.
2 Chineke wee sị ya: “Biko, kpọrọ Aịzik+ nwa gị nwoke, otu mkpụrụ nwa ị mụrụ, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ gaa n’ala Moraya.+ Jiri ya chụọ àjà a na-esu ọkụ n’ebe ahụ, n’otu n’ime ugwu m ga-egosi gị.”
1 Akwụkwọ kọrọ akụkọ* banyere Jizọs Kraịst,* nwa Devid,+ nwa Ebreham:+ 2 Ebreham mụrụ Aịzik,+Aịzik amụọ Jekọb,+Jekọb amụọ Juda+ na ụmụnne ya ndị nwoke.