6 Ribeka gwara Jekọb nwa ya,+ sị: “M ka nụrụ ka nna gị na-agwa Ịsọ nwanne gị, sị, 7 ‘Gbutere m anụ, siere m nri dị ụtọ. M ga-eri ya ma gọzie gị n’ihu Jehova tupu mụ anwụọ.’+
46 Mgbe e mechara, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ụmụ nwaanyị Het a emeela ka ike ndụ gwụ m.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa lụta otu n’ime ụmụ nwaanyị Het, dị ka ụmụ nwaanyị a bụ́ ndị obodo a, olee uru ndụ m baara m?”+