Ndị Hibru 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Leziekwanụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-akwa iko* ma ọ bụ onye ọ bụla na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe ka Ịsọ, onye nyefere onye ọzọ ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara ka o wee nweta otu efere nri.+
16 Leziekwanụ anya ka a ghara inwe onye ọ bụla n’ime unu na-akwa iko* ma ọ bụ onye ọ bụla na-ejighị ihe dị nsọ kpọrọ ihe ka Ịsọ, onye nyefere onye ọzọ ihe o kwesịrị inweta dị ka ọkpara ka o wee nweta otu efere nri.+