3 M na-echegbu onwe m na otú ahụ agwọ ji aghụghọ rafuo Iv,+ e nwere ike imerụ obi unu, unu agharazie iji obi unu niile na-eso ụzọ Kraịst, gharakwa ịna-ebi ndụ dị ọcha n’anya ya.+
14 Kama ọ bụ ihe na-agụ mmadụ agụụ na-anwa onye ahụ, nwata ya.+15 Mgbe ihe ahụ na-agụsi onye ahụ ike, ọ na-eme ka o mehie.* O mechaa mmehie, ya akpatara ya ọnwụ.+