-
Jenesis 32:13-15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 O wee rahụ n’ebe ahụ n’abalị ahụ. O si n’ihe ndị o nwere wepụta onyinye ndị a ọ ga-enye Ịsọ nwanne ya:+ 14 narị nne ewu abụọ (200), mkpi iri abụọ, narị nne atụrụ abụọ (200), ebule iri abụọ, 15 kamel iri atọ ndị ka na-enye ụmụ ha ara na ụmụ ha, nne ehi iri anọ, oké ehi iri, nne jakị iri abụọ, na oké jakị iri.+
-