Jenesis 30:22-24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ikpeazụ, Chineke chetara Rechel. Chineke wee nụ olu ya, za ya ekpere ma mee ka o nwee ike ịdị ime.*+ 23 O wee dị ime mụọ nwa nwoke, sị: “Chineke ewepụla nkọcha a na-akọcha m.”+ 24 O wee gụọ ya Josef,*+ sị: “Jehova enyela m nwa nwoke ọzọ.”
22 N’ikpeazụ, Chineke chetara Rechel. Chineke wee nụ olu ya, za ya ekpere ma mee ka o nwee ike ịdị ime.*+ 23 O wee dị ime mụọ nwa nwoke, sị: “Chineke ewepụla nkọcha a na-akọcha m.”+ 24 O wee gụọ ya Josef,*+ sị: “Jehova enyela m nwa nwoke ọzọ.”