Jenesis 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Aịzik dị afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Eram* nke dị na Padan-eram. Ribeka bụ nwanne Leban onye Eram. Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe nwa nke abụọ na-apụta, o jidere Ịsọ nwanne ya aka n’ikiri ụkwụ.+ Aịzik wee gụọ ya Jekọb.*+ Aịzik dị afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.
20 Aịzik dị afọ iri anọ mgbe ọ lụrụ Ribeka nwa Betuel+ onye Eram* nke dị na Padan-eram. Ribeka bụ nwanne Leban onye Eram.
26 Mgbe nwa nke abụọ na-apụta, o jidere Ịsọ nwanne ya aka n’ikiri ụkwụ.+ Aịzik wee gụọ ya Jekọb.*+ Aịzik dị afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.