Jenesis 37:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mgbe ndị Midian ruru Ijipt, ha resịrị Pọtịfa Josef. Pọtịfa na-eje ozi n’obí Fero,+ ọ bụkwa onyeisi ndị nche Fero.+
36 Mgbe ndị Midian ruru Ijipt, ha resịrị Pọtịfa Josef. Pọtịfa na-eje ozi n’obí Fero,+ ọ bụkwa onyeisi ndị nche Fero.+