Jenesis 50:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel* ṅụọrọ ya iyi. Ọ sịrị ha: “Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka. Chịrịnụ ọkpụkpụ m mgbe unu na-apụ n’ebe a.”+
25 N’ihi ya, Josef mere ka ụmụ Izrel* ṅụọrọ ya iyi. Ọ sịrị ha: “Chineke ga-agbatara unu ọsọ enyemaka. Chịrịnụ ọkpụkpụ m mgbe unu na-apụ n’ebe a.”+